Home › Ringtones › Beer Parlor Discussions (feat. Waga G) - Flavour

Beer Parlor Discussions (feat. Waga G) - Flavour

free ringtone for iPhone & Android phones

@Linnea
1,477
15 Sec

Beer Parlor Discussions (feat. Waga G) - song lyrics

You're welcome to beer parlor discussion na 90.FM
(OPP worldwide)
Ijele
Mr. Flavour
Oyorima
Ina anụ ife mụ na ekwú?
Ina anụ ife mụ na akọ?
Ina anụ ife mụ na ekwú ei?
Ina anụ ife mụ na akọ?
I used to crush on Yemi Alade
Ònye zie mụ kiss nga ji de
Aza nie the Bull, Amokachi
Añuzie m' milk, nwa onochie (m na agwa gi o)
Baby baby mụ, what's up?
She say she never see alert
Ịpụta zie n'eba kà anyị rụọ
Irute zie n'eba kà anyị i kwụọ
She tell me say she dey Dubai, no ticket money, no alert
Nwanyị nwata miss eeh
Alert gbuo gị dia eeh (alert kill you there)
Alert gbuo gị dia eeh
Alert ṅụọ gị anya eeh
Alert gbuo gị dia eeh
Alert gbuo gị dia eeh
Alert merụọ gị arụ eh
Ya gbuo gị egbuo

Judi, Judi, pepper soup ọbụ ego ọ ne?
Anụ nchị na abacha ịgà ata eh
Fancha ọbụ ego ọ ne?
Nlecha nlecha, ụmụ nwanyị an'ebugheri ife
Kere mu kere mu kere re eh
Kere mu kere mu kere re eh

It's her birthday eh
A beautiful day to remember eh
It's a good day eh, a beautiful time to remember eh
I bought her some roses and flowers
Just to express my love oh
Osi mụ kedụ ife dị ife a?
Ifuro Porsche go nye mụ?
Osi mụ kedụ ife bụ roses?
Ifuro Gucci go nye mụ?
Osi mụ kedu ife bụ flower?
Ifuro Bugatti go nye mụ?
Nwanyị nwata miss eh
Bugatti gbuo gị dia eeh (Bugatti kill you there)
Bugatti le
Bugatti gbuo gị dia eeh
Bugatti gbu kwe gị dia eeh
Bugatti gbuo gị dia eeh
Bugatti nyuo gi anya eeh
Bugatti gbuo gị dia eeh
Bugatti merụọ gị arụ eh (nké nọ na high speed)
Ya gbuo gị egbuo

Judi Judi, isi ewu ọbụ ego ọ ne?
Chicken na ugba agwọ ruo agwọ eh
Ha ncha ọbụ ego ọ ne? (five hundred naira)
Nkiri nkiri, ụmụ guys ana achaghari anya
Kere mu kere mu kere re eh
Kere mu kere mu kere re eh
Ina anụ ife mụ na ekwú? (ı nwe nti?)
Ina anụ ife mụ na akọ? (ina anu ya)
Ina anụ ife mụ na ekwú eyi (nwanne n'ege nti)
Ina anụ ife mụ na akọ?

Ònye Ezé Ben waru ugwu
Commander 1 n'oringo lei
Ònye Ezé sị anyị bịa wa Enugu
Na anyị rute Enugu, ome anyị ife n'ine (onye eze okwa gi)
Anyị ewe bata Enugu, akpo ya n'phone, ọda e pick
Ana a'apatch ona e leak, Ònye Ezé kedụ nké n'eme zi?
Anyị weru jee Villa Toscana
Eruo Toscana ọ nọghị ya
Anyị eje rụọ na nke Lagbajaa, anyị eruo dia ọ nọghị ya
Ònye Ezé mesịa kpo na phone, nwe sị zie n'onwe kà ife sị dị
Ọ ji wee jewe Abuja, n'anyi banye zie motor bịa wa Abuja
N'anyi rute n'Abuja, ome zie anyị ife n'ine
Ònye Ezé Ben na ugwu eh
Abuja gbuo gị dia eeh (Ònye Ezé, Abuja kill you right there)
Abuja
Abuja gbuo gị dia eeh
Abuja ṅụọ gị ịkpa kwụ oo
Abuja gbuo gị dia eeh
Asim Abuja gbu kwa gị dia eeh
Abuja gbuo gị dia eeh
Hehe hehe hehe (otii?)
Oyoo

You're welcome to beer parlor discussions
With Ijele fa, Ezege fa, OPP worldwide
Waga G, Presido
Anyị weru n'ekene kwa zi
All the senior kongos, middle kongos, junior kongos
Ndị oké mkpị pụtara n'abania n'achaghari anya
You're all welcome tonight

Bịa kedụ ụmụ nwanyị ah, ndị alagoru à la
Ụmụ nwanyị ndị alagoru à la?
Jee n'azụ azụ jee n'ọrụ, we will get to you
Theophilus take charge, gu kọọ fa ọnụ
Then ịma n'ala be gị, ndi aka ga à la à la
Bịa nụ nsọ, bịa n'iru pụta ba nụ
Nwa mmiri ịga agbaru m' mmiri n'abania

Kedụ ụmụ nwanyị à chu échu, ndị à nọ ébé ọkụ na adịro?
DJ, chịkọ fa ọnụ, kporuga fa side à
Anyị ná fa apụta, we'll get to you
Kedụ ụmụ nwanyị à
Ndị aggressive ịkpụs à
Ụmụ nwanyị stubborn ịkpụs à
Ụmụ nwanyị à jụrụ nà fa aya agbara anyị mmiri
Obubalo iti ja, chịkọ fa ọnụ
Nwelu lubricant, e nye kwo fa KY Jelly
Ka fa nwelu ya ná à warm-up
Anyị na fa apụta, we will get to you
Ha n'olu mma
Ndị oké mkpi à
Ome mma n'Ojoto
Franky Jude, Frank mara ème
Ofụ ònye, ofụ ụkwụ

Top 100 Game Bgm Ringtones
Top 100 Bollywood Ringtones
Top 100 Among Us Ringtones

Similar ringtones:

14
@Mathis
204
I'm trying not to hurt you, Though I know that I deserve to. And I've tried to erase it Forget it, run or fake it But I have these scars, Thats all they are. Scars; we all have ours Scars Even though I've been cut Somehow they always heal up And the pain it turns to triumph Till the triumph's overran And I let myself open up Till I am hurt again And I have these scars, Thats all they are. Scars; we all have ours Scars And I have these scars, Thats all they are. Scars; we all have ours Scars
MORE...[+]
Top 100 Roblox Ringtones
Top 100 Call of Duty Ringtones
Top 100 Battlefield 5 Ringtones
Top 100 Civilization VI Ringtones
Top 100 Genshin Impact Ringtones

More ringtones from Flavour:

30
@Marley
17,661
MORE...[+]

Set Beer Parlor Discussions (feat. Waga G) ringtone on an Android Phone:

1. Select Download Ringtone button above.
2. Go to Settings app.
3. Select Sounds & Vibration.
4. Select Phone ringtone.
5. Select Ringtone from Internal Storage.
6. Click the Apply button.
So after only a few basic steps, you have successfully done the default ringtone on your phone running Android operating system with the pop songs you want.



Set Beer Parlor Discussions (feat. Waga G) ringtone for your iPhone:

1. Select Download M4R for iPhone button above and save to your PC or Mac.
2. Connect your iPhone to your PC or Mac via its charging cable.
3. Launch iTunes and drag the .m4r to the Tones folder (Under "On My Device").
Hopefully, the guides for configuring ringtones for iPhones and Android phones will make it simple for you to replace the uninteresting default sounds on your phone with your own personal favorites.



Browse 5,000,000+ free ringtones by categories:

Thanks for letting us know
Your feedback is important in helping us keep the 1Ringtone community safe.
Close

X

#1 Ringtone App - top ringtones for free!

logo
Login with Google Login with Facebook

By joining, you agree to Terms of Service & Privacy Policy.

Upload a ringtone

You can upload MP3, WAV, M4A, OGG, M4R, ACC format files.

By selecting 'Upload' you are representing that this item is not obscene and does not otherwise violate Terms of Service, and that you own all copyrights to this item or have express permission from the copyright owner(s) to upload it.

Before uploading, please read our Privacy.